Home Back

Kevin C Onyeudo – Nothing Mega (Mp3+Lyrics)

gospellover.com 2 days ago

Kevin C Onyeudo - Nothing Mega
Kevin c onyeudo international Nigerian gospel artist base in south Africa has come with another hit  gospel song titled NOTHING MEGA ,it simply means nothing is happening when God is by your side,as you listen to this song may the cause his face to shine upon you and your family in Jesus name,in this time of hardship in the world,you shall one the people to testify the goodness of God

     

Kevin C Onyeudo – Nothing Mega Lyrics

Ebe Jehovah kwumu na azu nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega ,ikuku amaghi na onya kwumu na azu nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,ebe ndi mmuo ozi na eche ndum nche nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega

Solo surely they must gather because their gathering is not in the name of Jesus,I know they must surely scatter ohh Ike ka Ike nechemu nche ohh,onye na echebe umu Israel odighi atu oro unra,eze ndi eze na echemu nche ohh ikuku amaghi na onya na echemu nche ohh,ya ka nji eme ngala na elu uwa ,Asim odighi ihe na eme nothing mega, psalms 91 vs 11 onye wo ndo mmuo ozi iwu ka kurum na oba aka ya Asim odighi ihe na eme nothing mega,obara Jesus ya ka anyi ji eje je ya nkanyi ji Alo alo ohh nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,

If the Lord is with you no weapon formed against you shall prosper,greater is he that is in you,greater is he that is in me,if you have Jesus by your side my brother you are heavily protected, nothing mega nothing mega nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,asikwa ha esua gi ime imakwa chineke ka ina efe ohh oburu na ima chi ena efe ohh oge eburu ogu bata nothing mega odighi ihe na ma oburu na chuckwu butara gi uzo ohh haha ha eee oh oh ohh ha ehe haha ha ehh oh ohh ha ehh,umuchukwu na ga na iru nothing mega odighi ihe na eme nothing mega obiroice nwannem, nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,aloma entertainment nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,ngwa progressive union Na South ndi oma nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega,ebube chukwu uzo gbara ya egwu nothing mega nothing mega odighi ihe na eme nothing mega

People are also reading